|
|
|||
|
||||
Overview1:1 In the beginning God created the heaven and the earth. 1:1 Na mbụ Chineke kere eluigwe na ụwa. 1:2 And the earth was without form, and void; and darkness was upon the face of the deep. And the Spirit of God moved upon the face of the waters. 1:2 Na ụwa bụ ihe efu, na ihe tọgbọrọ chakoo; ọchichiri we di n'elu ob͕u-miri. Mọ nke Chineke nērughari kwa n'elu miri. 1:3 And God said, Let there be light: and there was light. 1:3 Chineke we si, Ka ìhè di: ìhè we di. 1:4 And God saw the light, that it was good: and God divided the light from the darkness. 1:4 Chineke we hu ìhè ahu, na ọ di nma: Chineke we kpa ókè n'etiti ìhè ahu na ọchichiri. 1:5 And God called the light Day, and the darkness he called Night. And the evening and the morning were the first day. 1:5 Chineke we kpọ ìhè ahu ehihie, na ọchichiri ahu ka Ọ kpọrọ Abali. Ma anyasi na ututu bu ubọchi mbu. Full Product DetailsAuthor: Kjv , TranzlatyPublisher: Tranzlaty Imprint: Tranzlaty Dimensions: Width: 12.70cm , Height: 1.40cm , Length: 20.30cm Weight: 0.204kg ISBN: 9783692294902ISBN 10: 3692294905 Pages: 224 Publication Date: 13 December 2025 Audience: General/trade , General Format: Paperback Publisher's Status: Active Availability: Available To Order We have confirmation that this item is in stock with the supplier. It will be ordered in for you and dispatched immediately. Language: Igbo Table of ContentsReviewsAuthor InformationTab Content 6Author Website:Countries AvailableAll regions |
||||