|
|
|||
|
||||
OverviewNne Okuko aha ya bu Amba n'umu okuko ya. O nwere nsogbu ichota ebe o ga-eyi akwa ya. Ihe di egwu kpara ma wete ebe kacha nma o ga-eyi akwa ya. Mgbe o kpuchara umu okuko ya, kuziri ha otu esi akpa agwa n'otu esi ebi ndu. Otu n'ime umu okuko ya ekwenyeghi n'ihe okwuru nke kpatara nurupu isi. Ntu, nwa okuko nke a na-ekwu banyere ya, mutara ihe n'uzo siri ike. Full Product DetailsAuthor: Ada Onwukeme , Akuba Maduagwu , Elena PaunPublisher: Serendipity Press Jos Imprint: Serendipity Press Jos Dimensions: Width: 21.60cm , Height: 0.30cm , Length: 27.90cm Weight: 0.172kg ISBN: 9781968290030ISBN 10: 1968290036 Pages: 46 Publication Date: 28 November 2025 Audience: General/trade , General Format: Paperback Publisher's Status: Active Availability: Available To Order We have confirmation that this item is in stock with the supplier. It will be ordered in for you and dispatched immediately. Language: Igbo Table of ContentsReviewsAuthor InformationTab Content 6Author Website:Countries AvailableAll regions |
||||